Mba China ekwuola uche banyere ntụliaka onyeisi ala emere na mba Gabon na ọ dị nso a.

Written by on April 22, 2025

Mba China ekwuola okwu banyere mmeri nke Brice Clotaire Oligui Nguema meriri na ntụliaka onyeisi ala emere na mba Gabon site na vote di iri itoolu na anọ na ụma iri asatọ na ise 94.85 percent vote.

Ụlọrụ ọbụ ha chịkọbara ntụliaka ahụ na mba Gabon bụ ndị gụnyere Gabon national election and referendum organisation yana otu coordination committee kwupụtara aha Nguema dịka onye meriri na ntụliaka ahụ nke ọ bụ yana onye jibu ọkwa Prime minister na mba ahụ bụ Alain Claude Billie by Nze chụpụrụ ya.

Ụnyaahụ bụ Monday ka mba China nọrọ too ala ndị isi ojii ahụ maka ịchịkoba ntụliaka nke ejiri ụzọ udo were mee ebe ha kwuru na President Xi Jinping na-achị mba China adilari na mbụ kelee ogbo ahụ a họpụtara ọhụrụ bụ President Nguema maka nturu ugo ya.

Ha kwuru na ha na-atụ anya ezi ụdọ mmekọrịta ga-adị n’etiti obodo abụọ ahụ n’ọdịnihu.


Discover more from Owelle FM

Subscribe to get the latest posts sent to your email.


Reader's opinions

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *



Current track

Title

Artist

Discover more from Owelle FM

Subscribe now to keep reading and get access to the full archive.

Continue reading

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited