Mmadụ abụọ anwụọla ebe mmadụ iri atọ na abụọ merụrụ ahụ n’oge akwa mmiri bridge dara n’otu obodo dịna mba India ụnyaahụ bụ ụka.

Written by on June 16, 2025

Opekatampe mmadụ abụọ nwụnyuru anya pii ebe mmadụ iri atọ na abụọ merụrụ ahụ n’oge akwa mmiri bridge dachara n’obodo Maharashtra state nke dị na ndịda ugwu mba India ụnyaahụ bụ ụka.

Onye ji ọkwa Chief minista na mba ahụ bụ Devendra Fadnavis mere ka amata na azọpụtala mmadụ isii ma buru ha gaa n’ụlọ ọgwụ ebe ha nọ ugbua na anara ọgwụgwọ.

Ya bụ ihe bụ na mpaghara Kundamala nke Pune district ka omere bụ ebe mmiri ozuzo zogoro n’ime abalị ole na ole gara aga.

Ndị uwe ojii kwuru na ndị ọrụ ha nke National disaster response force malitere ọrụ ozugbo ịzọpụta ndị ahụ ori bidoro.


Discover more from Owelle FM

Subscribe to get the latest posts sent to your email.


Reader's opinions

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *



Current track

Title

Artist

Discover more from Owelle FM

Subscribe now to keep reading and get access to the full archive.

Continue reading

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited