Onye ji ọkwa National President nyere otu Ijaw People Development Initiative arịọla onyeisi ala anyi ka o jiri ọkwa ya dịka onyeisi ala gbaghara aka chiburu Delta State mmehie ya nụdi ahụ nwa bekee kpọrọ Presidential pardon.

Written by on June 3, 2025

Onye ji ọkwa national president nyere otu Ijaw people development initiative bụ Comrade Austin Ozobo arịọla onyeisi ala Nigeria bụ President Bola Ahmed Tinubu ka o jiri ọkwa ya dịka onyeisi ala gbaghara aka chiburu Delta state n’oge gara aga bụ James Ibori mmehie ya nụdi ahụ nwa bekee kpọrọ Presidential pardon.

Comrade Ozobo rịọrọ ya bụ arịrịọ n’oge yana ndị nta akụkọ na enwe mkparịta ụka na Warri dina Delta state.

Ozobo bụ onye na azọ maka oke na ugwu ruru mmadụ akpọrọ human rights activist kwuru na ụdiri mgbaghara ahụ kwesịrị James Ibori kworo maka na nwa amadi ahụ anọla na mkpọrọ ọtụtụ afọ n’obodo London ma bụrụkwa onye a napụrụ ọtụtụ akụnụba ya.


Discover more from Owelle FM

Subscribe to get the latest posts sent to your email.


Reader's opinions

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *



Current track

Title

Artist

Discover more from Owelle FM

Subscribe now to keep reading and get access to the full archive.

Continue reading

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited