Otu onye ọka ikpe na mba United States egbochiela ka aghara ị kpọpụ ụmụ afọ mba Libya bi n’obodo Boston bụ ndị bịara na ya bụ ebe maka ihe ize ndụ.

Written by on May 8, 2025

Otu onye ji obodo Boston nke dina mba United States mere isi ọnọdụ egbochiela amụma nke ọchịchị Donald Trump ji achụ ndị njem akpọrọ migrants ọsọ ụkwụ eru ala na mba Amerịka.

Onye ọka ikpe ahụ kwuru na ịhapụ ka achụla ụmụ afọ mba Libya ahụ bịara ize ndụ ha ga emegide ikikere na ugwu dịrị dịka mmadụ.

Iwu aka ọkụ ahụ na abịa ngwa ngwa ndị ọkwá ha gbagotere na ọchịchị mba US kwuchara na ha ga anọrọ n’oge na-adịghị anya malite ịkpọla ụmụ afọ mba Libya n’obodo ha.

Na nzaghachi ya nyere nkea ka onye ji ọkwa Prime minister nke mba Libya bụ Abdul Hamid Dbeibeh kwuru nọrọ na ọwa ozi X were dee sị na obodo ya jụrụ kpamkpam ịnabata ndị ọbụla akpọlatara akpọkala nụdi ọbụla.


Discover more from Owelle FM

Subscribe to get the latest posts sent to your email.


Reader's opinions

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *



Current track

Title

Artist

Discover more from Owelle FM

Subscribe now to keep reading and get access to the full archive.

Continue reading

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited