Otu Ndorondoro Ndi Ahu Na Ama Govt Enugu State Aka Na Iru Akpupula Ochichi State A Ulo Ikpe
by Moses Nnabuife Nwekwu Otu ndorondoro ndi ahu na ama ochichi Enugu State aka na iru nke gunyere: People’s Democratic Party PDP, Labour Party, Nigeria Democratic Congress NDC, nakwa Social Democratic Party SDP akpugala govt State a ulo ikpe Federal High Court, ngalaba ya nke isi obodo Enugu kwere maka imanye ego di otu nari […]
INEC Akpoputala Oyebanji Dika Onye Turu Ugo Na Ntule Aka Ochichi Okwa Aka Na Achi Ekiti State
by Moses Nnabuife Nwekwu Ulo olu Independent National Electoral Commission INEC akpoputala aha aka na achi Ekiti State ma buru onye ji okoloto otu ndorondoro All Progressives Congress APC zogharia okwa aka na achi State ahu na ntule aka ochichi Governorship election were onodu unya bu Saturday bu Gov Biodun Oyebanji dika onye turu ugo […]
Ochichi Etiti Nigeria Ekwela Nkwa Inaputacha Umu Afo Ala Na Mba South Africa
by Moses Nnabuife Nwekwu Govt etiti ala anyi emela ka amata na umu afo Nigeria kariri otu puku bina mba South Africa edenyego aha ha ka akpoghachite ha ala anyi a, dika yabu ochichi etiti kwere nkwa sina onweghi nwa afo obodo a gosiri mmasi isite South Africa naghachite aga agbaghapu na mba ahu. Na […]
Ulo Ikpe Mba UK Akachapula Ikpe Mpu Na Aru Ana Ekpe Diezani Alison-Madueke
by Moses Nnabuife Nwekwu Ulo ikpe mba United Kingdom akabiela ikpe ma kwuputa nwaanyi ahu jiburu okwa Minister ala anyi huru maka mmanu petrol bu Odoziaku Diezani Alison-Madueke dika onye aka ya di ocha na ebubo di isii nke gbadochara ukwu na iri aka azu nakwa igba izu ekperima bukwanu nke ejiri noro kemgbe akpughari […]
Upcoming shows
Blog Highlights
Featured posts