Abia State
Aka na chi Abia State bu Governor Alex Otti akọwala ebubo nkwụsi ọrụ ya nke sitere n’alaka otu ndọrọndọrọ Labour Party bu nke Julius Abure nọọ n’isi dika ihe egwuregwu. Governor Otti, site n’aka onye ndụmọdụ ya pụrụ iche n’ihe gbasara ụwa ozi nakwa mgbasa ozi bu Ferdinand Ekeoma, kọwara Abure dika onye na akpa […]
Nwa amadi ahu jiburu okwa onye isi ala Nigeria bu Chief Olusegun Obasanjo agala gbape ogige ume oku 30 MVA Power Substation ulo olu Geometric Power Ltd ruputara ohuru na mpaghara Ogbor Hill nke Aba dina Abia State. Nke a were onodu unya bu Tuesday dika Chief Obasanjo noro na mmeme mgbape olu ngo ogige […]
Ufodu ndi nwere nsogbu nke inu ihe na mpaghara ala Igbo be anyi a, enwatara akuru ngwa enyemaka ruru nde kwuru nde naira site n’ aka otu enyemaka akporo Sound Intervention Hearing Mission 2025 na Abia state. Na yabu mmeme ejiri nyefe ha ihe onyinye ndia ,bu nke were onodu na ogige International Conference Center […]
Govt Abia state enyela ndi Eze odinala nakwa ndi ndu Obodo ka ha tinye uchu n’ olu diara ha n’ Obodo. Obu nwa amadi ahu ji okwa Commissioner for Information bu Prince Okey Kanu mere ka nkea puta ihe n’ oge ona agwa ndi nta akuko okwu n’ obi govt state ahu dina Umuahia banyere […]
Ndi uwe ojii ala anyi ekposala ngalaba ha nke Special Weapons and Tactical Unit gunyekwara nke Special Squad. Na iji dochie anya ya, ha eguzobela unit nke akporo Scorpion Squad. Obu onye mmekorita ohaneze nyere ndi uwe oji ala anyi na Abia state bu Odoziaku Maureen Chinaka site n’ ozi onyefere ndi nta akuko. N’ […]
Amalitego ogbako ozuzu ga ewe abali abuo bu nke eji akuziri ndi mmadu akolu di iche iche nke ga enyere ha aka ikwuru n’ onwe ha ma ikwalitekwa onodu akuluba na Umuahia bu isi Obodo Abia state. N’ oge mgbapee yabu ozuzu ka onye odee akwukwo nyeere yabu Steeti, bu Prof Kenneth Kalu kwuputela na […]
Ulo ikpe Magistrates Court ji Bende LGA nke Abia State mere onodu enyela iwu ka akpuga onye eze odinala na elekota obodo Okai Item bu HRH Eze James Ogbonna na ulo nga Nigerian Correctional Centre dina Umuahia bu isi obodo State ahu. Yabu ulo ikpe nyekwara iwu ka akpugakwuo mmadu abuo ndi ozo ana ebo […]
Ochichi etiti enyela nkwado irunye ogige nsichaputa mmanu modular refinery na Abia state. Obu aka n’ achi Abia state bu governor Alex Otti mere ka ozi oma puta ihe n’ oge ona amalite olu okporo uzo ahu di 11.1 kilometers ma buru nke jikoro obehie-Umudobia nakwa Owaza nke di n’ okpuru ochichi ukwa west LGA […]
Otu nwa afọ obodo Ụmụikpa nke dina Akanu Item nke council ime obodo Bende na Abịa State bụ Mr Isaac Maduka akwala arịrị ka a gbatara ya ọsọ enyemaka n’ebe o metụtara ịnye nwa ya egburu n’ike ikpe nkwụmoto bụ Ndukwe Isaac gbara afọ iri abụọ ma bụrụ onye egburu site n’aka ndị ntorobịa obodo […]