CP Mamman Bitrus Giwa
Aka ndi uwe oji ala anyi na Enugu State akpala umunwoke ano ana enyoenyo maka ebubo agwa ekperima ndi gunyere: igba izu ojo, iji egbe gaa ori, ijide ngwa ogu na uzo megidere iwu nakwa otu nzuzo. Nke a bu dika osiri di na mbo habu ndi uwe oji na agba ikpochapu ndi ahu jugoro […]
Ndi uwe oji ala anyi na Enugu state nke ejikotara ha na ngalaba Thinkers Corner Division ejikola aka onu ha na ndi neighborhood watch wee nwuchiko otu nwokorobia ana enyo enyo na obu onye ori gbara naani afo iri abuo enyere aha ya dika Nwachukwu Chukwuma na abali mbu nke onwu june nke afo anyi […]
Commissioner ndị uweojii na State a bu CP Mamman Bitrus Giwa, ezigala ozi ekene Easter gara ndị uka Kristi nile nọọ na State a, ma rịọ ha ka ha merube yabu mmemme Easter n’ụzọ nke Kristi onye bu ịsị ahụrụ kwaba okpu. Ọ kọwara oge Easter dika oge ihunanya, ịchụaja nakwa ikwalite okwukwe, dika ọ […]
-
Pages