Cross Rivers State
Ọgba bọọlụ ama ama n’otu Super Eagles bụ Ahmed Musa alụbatala nwunye nke anọ ya bụ Asmau Moriki. Mmemme alụmdi na nwunye ha bụ nke ana achọghị ka ọhaneze sonyere were ọnọdụ kpọmkwem na Kano State. Nwa amadi ahụ ụkwụ na aghọ nke lụrụ nwunye nke mbụ ya bụ Jamila n’afọ 2013 mana ha abụọ […]
Ndị uweojii na Cross Rivers State achuọla Inspector Effiong Bassey, kwere maka na ogburu otu onye ma meruo mmadụ abụọ ahụ na Calabar bu ịsị obodo State ahụ. Nkea putara ihe taata bu Monday site n’aka ọnụ na ekwuchitere ndị uweojii na State ahụ bu Irene Ugbo, o mere ka amata na akpupuru Bassey n’ụlọ […]
-
Pages