Daddy Showkey
0
Daddy Showkey nke na-akụ egwu n’ala anyị akatola aka na-achị Niger state bụ Gov Umar Bago maka ntụziaka nke o nyere ndị ọrụ nchekwa na state ahụ sị ka amalite ịnwụchi onye ọ bụla ahụrụ nwere isi dada. Ndị nta akụkọ nwetara ozi na onye aka na-achị state ahụ nyere ya bụ iwu n’ụbọchị Tuesday […]
-
Pages