Democratic Republic of Congo
Ndị ọrụ nchekwa emela ka amata na ọtụtụ ndị mmadụ zụtara ọnwụ ha n’ike site na mwakpo otu ndị Islamic State mere na ugwu ọwụwa anyanwụ nke mba Democratic Republic of Congo. N’ime mmadụ iri abuo ahụ zutara ọnwụ ha n’ike bu ndi okpukpere chi uka Christ bukwanụ ndị sonyere na ekpere imụ anya abalị […]
Onye isi ala mba Democratic Republic of Congo bu President Felix Tshiekedi nakwa ogbo ya nke mba Rwanda bu President Paul kagame akpola oku iwusagodu ngwa ogu ozugbo na mpaghara Eastern DR Congo dika ha nwechara mkparita ububo na Qatar. Nkea bu mkparita ububo mbu ndi isi ala abuo a n’ enwe kemgbe mba Rwanda […]
Imirikiti ndị mmadụ kariri otu puku bụ ndị gbara ọsọ ọgụ na ọgba aghara na-ada na ọwụwa anyanwụ mba Democratic Republic of Congo agbagala na mba Burundi Ịga zọro ndụ ha. Dịka ụlọrụ mba ụwa akpọrọ United Nations refugee agency siri kwupụta, ndị ruru puku mmadụ iri agafela oke ala obodo abụọ ahụ were mibanye […]
Ahụtala otu ndị agha M23 Rebels group na ama gọọmenti aka n’ihu na mba D R Congo ka ha yicha efe ndị agha were na agwa igwe mmadụ gbakọrọ n’obodo Katana okwu bụ obodo didobere ọdụ ụgbọelu Kavumu Airport nke mba DR Congo. Nkea na-abịa dịka otu M23 Rebels bụ ndị e kwuru na ọ […]
-
Pages