Donald Trump

Ihe ruru mmadụ iri isii na asatọ na-eme njem mibanye na mba akpọrọ migrants bucha ụmụ afọ ala ndị isi ojii abụrụla ndị nwụnyuru anya piii n’oge mba United States nọrọ na ikuku zoo ka mmiri n’otu mpaghara nke otu isi ekwe ọnwụ akpọrọ Houthis jiri mere isi ọnọdụ na mgbago ugwu ndịda anyanwụ mba […]

Mba China adola aka na nti gara mbugo ego utu isi ngwa ahia ahu Donald Trump bugoro , dika nke malitegoro ibughari onodu akuluba gagbo na percent ise na uma ano n’ ime onwa nke afor obula. Ozi kowara na onu ogugu ndi a gafere ihe aturu anya kama na nguko a bu nke enwatara […]

Mba Israel amalitela ịkwụsị kpamkpam ọrụ enyemaka ọbụla na abanye n’obodo Gaza n’ihe ha kwuru sị na nkwekọrịta udo itinye mma n’obo nke hana otu isi ekwe ọnwụ Hamas nọrọ na mbụ kpaa abịala n’isi njedebe. Prime minister mba Israel bụ Benjamin Netanyahu bụ ya kwuru na otu Hamas jụrụ ịnabata mgbatị ụbọchị udo ahụ […]

President Donald Trump na-achị mba United States emechala n’ikpeazụ binye aka n’akwụkwọ nke gbochiri enyemaka niile si na mba ahụ na agara mba South Africa. Nke a bụ kworo ebubo ha boro si na mba South Africa amalitela ịnapụ ụmụ afọ obodo ha ọkachasi ndị ọcha oke na ugwu ruru ha n’ebe o metụtara ịnwe […]

Nwa amadi ahu aroputaghariri ohuru na okwa onye isi ala mba United States of America bu Donald Trump emela ka amata na oga eji ihe banyere ogbaghara mba Russia nakwa Ukraine mere olu kachasi ya mkpa ngwangwa obanyere na ochichi. Donald Trump mere ka nke a puta ihe taata bu Wednesday na okwu ogwara ndi […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited