England

Nwa amadi ahu jitọpuru ọkwa onye isi ala anyi bu Former President Muhammadu Buhari anorola ụnya bu Sunday rapu elu uwa a gawa iza oku chi kporo ya na bee ndi mmuo. Nke a putara ihe na uhuruchi ụnya bu Sunday site na ozi onu na ekwuru ezinulo yabu onye jitopuru ọkwa onye isi ala […]

Mba England k’ ozi n’ akowa na ha ga Abu mba mbu n’ uwa nile ga amalite inye ndi mmadu ogwu ngbochi oria gonoria bu oria abute site na mmeko nwoke na nwanyi. Yabu ogwu ka ana akowa na obughi make onye obula kama na ha ga ebu uzo lebara anya na ndi umu nwoke […]

Oke ngala onu ahia n’ udi nwa bekee kporo Inflation Rate nke mba United Kingdom agbadatara karia ka aturu anya dika oji percent abuo na Uma isii data n’ ime onwa March afo a. Ozi kowara na obu mbutu ebuturu onu mmanwu ugboala kpatara yabu Inflation Rate jiri gbatuo site na percent abuo na Uma […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited