Gaza’s strip

Mba Israel amalitela agha ahu ha n’ ebuso mpaghara Gaza’s strip dika ha gbuchara opekata mpe ya buru mmadu iri ato na asato na mpaghara ahu unya bu Tuesday. Otu united nations akpola oku ka eweputa usoro aga eji kwusa oke ogbugbu a ana egbu ndi mmadu na Gaza dika agha mba Israel n’ ebuso […]

Ndi agha otu isi ekwe onwu Hamas emela ka amata na atumatu nile banyere otu ahu n’ achikwa ndi agha mba US nakwa Israel akporo Edan Alexander akpupula afo n’ ala dika mba Israel buoro ogbu n’ igwe banye n’ ebe ahu edobere ndi eji eji. Ndi nta akuko nwetara ozi na opekata mpe ya […]

Mba Israel amalitela agha mwakpo ozo gara mpaghara Gaza’s strip ma gbuo opekata mpe mmadu asato gunyekwara otu obere nwa. Ha nokwara n’ otu aka ahu ikpoghachite mmadu ise bu umu afo mba Lebanon ha jichiri ejichi ma me ka amata na ha ga enwe mkparita ububo banyere atumatu ha ga eji kewa okere ala […]

Ndi ndu otu Arab enwela nkwekorita na atumatu iji Ijeri Dollar iri ise na ato ruzuharia mpaghara Gaza n’ ime afo ise n’ achupughi ndi bina Palestine, iji gbagha atumatu ahu onye isi ala mba America bu President Donald Trump jiri cho iweghara isi Obodo mba ahu Mba Israel ,bu ndi nke no kemgbe egbochi […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited