Governor Alex Otti
Govt Abia state enyela ndi Eze odinala, ndi president general nakwa ndi ndu ime Obodo na state ahu iwu ,ka ha huta ebe nlekota aru Ike akporo primary health care centres nakwa ulo olu aru Ike ndi ozo di na gburu gburu ha dika nke onwe ha. Obu nwa amadi ahu ji okwa commissioner n’ […]
Ulo akwukwo mahadum Abia state University ABSU dina ututu emela ka amata na onweghikwa onye nkuzi mahadum ahu nke ha ji ugwo ,ma n’ akowa na ndi nke n’ ekwu na eji ha ugwo onwa iri na abuo bu ndi achuru kemgbe ihe ruru otu afo k’ odi ugbua kwere maka na ha enwetabeghi olu […]
Onye Attorney General nakwa Commissioner n’ahụ maka ikpe nkwumọtọ na Ogun State bu Oluwasina Ogungbade, emela ka amata na otu nwa afọ Abia State enyere aha ya dika Ogbonna Ogbojionu, bu onye atoghapuru site n’ụlọ mkpọrọ na ọdị nso a dika ọnọchara afọ iri abụọ na abụọ, bu onye atụrụ mkpọrọ maka izu ori, na […]
Aka na chi Abia State bu Governor Alex Otti akọwala ebubo nkwụsi ọrụ ya nke sitere n’alaka otu ndọrọndọrọ Labour Party bu nke Julius Abure nọọ n’isi dika ihe egwuregwu. Governor Otti, site n’aka onye ndụmọdụ ya pụrụ iche n’ihe gbasara ụwa ozi nakwa mgbasa ozi bu Ferdinand Ekeoma, kọwara Abure dika onye na akpa […]
Ufodu ndi nwere nsogbu nke inu ihe na mpaghara ala Igbo be anyi a, enwatara akuru ngwa enyemaka ruru nde kwuru nde naira site n’ aka otu enyemaka akporo Sound Intervention Hearing Mission 2025 na Abia state. Na yabu mmeme ejiri nyefe ha ihe onyinye ndia ,bu nke were onodu na ogige International Conference Center […]
Govt Abia state enyela ndi Eze odinala nakwa ndi ndu Obodo ka ha tinye uchu n’ olu diara ha n’ Obodo. Obu nwa amadi ahu ji okwa Commissioner for Information bu Prince Okey Kanu mere ka nkea puta ihe n’ oge ona agwa ndi nta akuko okwu n’ obi govt state ahu dina Umuahia banyere […]
-
Pages