India
Ulo ikpe ukwu mba India enyela iwu ka atohapu otu nwoke sitere mba Britain aruru nga afo isii n’ekpeghi ya ikpe obula kwere maka ebubo nruru aka n’okwa ochichi. Christina James Michael bu onye olu nchekwa gbagoro n’okwa ,ka ana ebo obubo na onyere ndi olu nchekwa mba India aka azu iji turu ugo n’olu […]
-
Pages