Major Samson Zhakom

Opekata mpe ihe ruru mmadụ iri anọ na itolu aburula ndị zụtere ọnwụ ha na nwakpo emere ụnya bu Sunday abalị iri na atọ n’ọnwa April afọ a bu 2025, na Zike hamlet, Kimakpa community Kwall District, di na Irigwe Chiefdom nke Bassa LGA na Plateau State. Onye odeakwụkwọ mgbasa ozi nke Irigwe Development Association […]


Current track

Title

Artist

Subscribe

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited