Namibia
Mba Namibia anọrọla n’ụbọchị Friday were duo onyeisi ala obodo ha a họpụtara ọhụrụ n’iyi ọrụ inyara ụgbọ ọchịchị nke mba ahụ agụụ yana enweghị ọrụ na arị ibe ya elu were gaa n’ihu. Namibia ga abụziri obodo nke abụọ n’ala ndị isi ojii gbaa gburugburu ana ahọpụta nwaanyị ka ọchịa dịka onyeisi ala. Ọtụtụ […]
Nwa amadi ahụ so were lụọ ọgụ maka mnwere onwe mba Namibia bụ Sam Nujoma abụrụla onye adọnyere ozu ya n’ala n’ụbọchị Saturday nke ngwụcha izu ụka anyị pụrụ n’ime ya. Mmemme akwamozu ya bụ dọtara ndị gụnyere nwunye ya ọ hapụrụ laa mmụọ, ụmụ ya, ụmụ ụmụ ya tinyere ndị ọchịchị n’ala ndị isi […]
-
Pages