Nollywood

Onye ihe nkiri onyonyo n’otu Nollywood bụ Mãry Njoku ajụola ajụjụ uru ụlọrụ n’ahụ maka ule eji aba mahadum bụ JAMB bara nyere agum akwụkwọ n’oge dị elu n’ala anyị. Nwaanyị ahụ kwuru na ule nke ndị guchagoro n’ogo nke College akpọrọ SSCE ezuola mmadụ itozu oké maka ịba mahadum n’ala anyị. Mary Njoku kọwara […]

Nwaanyị onye ihe nkiri onyonyo n’otu Nollywood bụ Nkechi Nweje azala oku chi ya kpọrọ ya n’ụbọchị Friday nke ịzụ ụka anyị pụrụ n’ime ya ka ọ rịachara ahụ obere oge. Ọnwụ banyere nwaanyị ahụ ka emere ka ọ pụta ihe site n’ọnụ onye otu ya bụ Stanley Ajemba onye ana etu Stanley Ontop n’ozi […]

Onye ihe nkiri onyonyo n’otu Nollywood bụ Ini Edo ekwupụtala ọnwụ nke nna ya nwụrụ anwụ. Na iru uju nke nwoke ahụ ka Ini Edo nọrọ na ọwa ozi Instagram ya na mgbede ụnyaahụ bụ Monday kọwaa nwoke ahụ lagoro mmụọ dịka ịhụnanya mbụ ya nwenugoro na ndụ ya niile. O kwuru n’ihe banyere nna […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited