Peter Obi
Nwa amadi ahu ji okoloto otu ndorondoro Labour Party zoo okwa onye isi ala Nigeria na afo 2023 bu mazi Peter Obi agala na iru na ikwa ariri megide ihe ona akowa dika nkawanye njo nke ajo onodu ubiam onu ntu umu afo ala anyi na abanye na ime ya kwa ubochi. Mazi Peter Obi […]
Nwa amadi ahu ji okoloto otu ndorondoro Labour party zoo okwa onye isi ala Nigeria bu Mazi Peter Obi egosiputala etu osi emetuta ya bu usoro ochichi azum ahia n’ ari elu orji n’ ala anyi a ma n’ ado aka na nti si n’ usoro di etu a n’ ebi aka ojo n’ usoro […]
Dika onu ogugu ndi nwugoro anwu na ogbugbu ana egbu ndi mmadu na mpaghara bokkos LGA nke Plateau State n’ agbago n’ike n’ike, nwa amadi ahu ji okoloto otu ndorondoro Labour Party zoo okwa onye isi ala Nigeria na ntuliaka izugbe emere n’ afo 2023 bu Mazi Peter Obi, akatola ya n’ ebe odi ukwuu […]
Nwa amadi ahụ ji ọkọlọtọ otu ndọrọndọrọ Labour Party were zọo ọkwa onyeisi ala n’afọ 2023 bụ Mazi Peter Obi akwala arịrị ma gbaruo ihu ihe kpatara ndị omebe ụlọ nzukọ ogo etiti jiri nyere nkwado ha na ọnọdụ gbata gbata nke onyeisi ala kwupụtara nyere ọchịchị Rivers State. Obi kwuru na ntụliaka ahụ nke […]
Ndị agha ala anyi anorola taa bu Wednesday gaa weghara obi govt Rivers State dina Port Harcourt bu isi obodo State ahu. Nke a na abia dika ogasiri elekere ole na ole onye isi ala anyi bu President Bola Ahmed Tinubu nochara na abali unya bu Tuesday kwuputa ajo onodu gbatagbata megide ochichi State ahu […]
-
Pages