President Bola Ahmed Tinubu
Ndị ezinụlọ nwa amadi ahụ jitọpụrụ ọkwa onye isi ala anyi bu Late Former President Muhammadu Buhari kenere onye isi ala anyi bu President Bola Ahmed Tinubu, osote ya bu Vice President Kashim Shettima nakwa ọtụtụ ndị ọzọ welitere isi na ala anyi a, tinyekwara ndị sitere mba ụwa dị iche iche maka nkwado ha […]
Nwa amadi ahụ na anọchite anya Abia North ma burukwa onye isi oche Senate Committee on Privatisation bu Senator Orji Uzor Kalu, emela ka amata na ebumnuche ya ịbụ onye isi ala bu nke ga echeregidi ganye mgbe onye isi ala anyi bu President Bola Ahmed Tinubu chizuru ọchịchị nke ugboro abuo ya. N’oge ọ […]
Dika onye isi ala anyi bu President Bola Ahmed Tinubu na emerube mmeme afo abuo onogoro na ochichi dika onye isi ala, ka onye isi Senate committee na South-East Development Commission (SEDC) bu Sen. Orji Uzor Kalu nke ji otu ndoro ndoro APC anochite anya ogbo nta vote Abia North na ulo ukwu senate ala […]
Onye ji ọkwa national president nyere otu Ijaw people development initiative bụ Comrade Austin Ozobo arịọla onyeisi ala Nigeria bụ President Bola Ahmed Tinubu ka o jiri ọkwa ya dịka onyeisi ala gbaghara aka chiburu Delta state n’oge gara aga bụ James Ibori mmehie ya nụdi ahụ nwa bekee kpọrọ Presidential pardon. Comrade Ozobo rịọrọ […]
Nwa amadi ahu ji okwa National Security Adviser NSA bu Mallam Nuhu Ribadu emela ka amata na iwu onye noro na be ya ahu akporo Sit At Home order bu nke etiri na mpaghara ala Igbo n’ akwusizi n’ Ike n’ Ike. Nkea bu dika okowara,na onodu nchekwa na akawanyezi mma a mpaghara South East. […]
Onye isi ala anyi bu President Bola Ahmed Tinubu achitola Prof. Segun Ajiboye ji okwa dika onye isi oche ulo olu ndabenye aha ndi nkuzi ala anyi bu Teachers Registration Council of Nigeria (TRCN). Prof. Ajiboye ka akowara na akpolitere na yabu okwa nke ugboro abuo ya site na aka onye isi ala nke pugoro […]
Nwa amadi ahu jiburu okwa Deputy speaker ulo nzuko omebe iwu Rivers state bu Rt Hon.Marshall Stanley -Uwom ,agara n’ ulo ikpe federal high court di na Abuja n’ ario ka ha kwusi ochichi etiti idi n’ enyefe ego orubere okpuru ochichi ime Obodo digasi na Rivers state n’ aka onye sole Administrator akpolitere na […]
Onyeisi ala Nigeria bụ President Bola Ahmed Tinubu a lọghachila azụ n’ala anyị site na njem o mere gaa na mba France. A nabatara onyeisi ala na ọdụ ụgbọelu nke Nnamdi Azikiwe International Airport dina Abuja n’oge ọ kụrụ elekere itoolu nke abalị ụnyaahụ site n’aka ụfọdụ ndị ọkwá ha gbagotere n’ọchịchị etiti ala anyị. […]