Ogbaghara ahu na ada na otu ndorondoro People’s Democratic Party PDP na ogogo etiti ala anyi agala na iru na agbanwe ukwu egwu ya na ajo onodu amaghi ihe echi ga abu nyere yabu otu ndorondoro kachasi ukwuu na ndi na amasa otu ndorondoro nona isi ugbo ochichi etiti aka na iru. Nke a bu […]