South Africa

Otu onye okwe ndọrọndọrọ ọchịchị na ama gọọmenti aka n’ihu na mba South Africa bụ Julius Malema abụrụla onye a jụrụ ịnye akwụkwọ ikike eji eme njem akpọrọ visa ịga sonyere n’otu ọgbakọ conference ga ewere ọnọdụ na mba United Kingdom n’abalị iri nke ọnwa a. Malema kwuru na mba UK enweghị ihe ọbụla ha […]

Ndi ochichi mba South Africa emela ka amata na azoputala onye ukochukwu ahu sitere mba America bu onye nke atoro ubochi Thursday gara aga site n’ ebe ona aka uka ahu na mba ahu n’ agbanyeghi otutu mgbo egbe habu ndi ntori Zoro ka mmiribu nke dunara mmadu ato mmuo n’ Ike. Yabu onye ukochukwu […]

Ala mbuze mere n’obodo Kwa Zulu Natal nke dị na mba South Africa ataala isi mmadụ isii ebe ndị ọrụ enyemaka kana achọkwa ọtụtụ ndị ọzọ achọ na ya bụ ogige ihe mere. Ya bụ ihe ọdachi ka e kwuru na o sitere n’oke mmiri ozuzo malitere izo n’abalị ụbọchị Wednesday ma mecha fere n’ụtụtụ […]

President Donald Trump na-achị mba United States emechala n’ikpeazụ binye aka n’akwụkwọ nke gbochiri enyemaka niile si na mba ahụ na agara mba South Africa. Nke a bụ kworo ebubo ha boro si na mba South Africa amalitela ịnapụ ụmụ afọ obodo ha ọkachasi ndị ọcha oke na ugwu ruru ha n’ebe o metụtara ịnwe […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited