SP Bright Edafe
Mmadụ ise ana enyo enyo na ha bu ndi ntọri bu ndi na akpa ike ọjọ na Ubulu-Uku, Issele-Uku, Issele-Asagba nakwa gburugburu ya ezutala ọnwụ ha n’aka ndị uweojii na Delta State. Nkea putara ihe ụnya bu Sunday site n’aka onye mmekọrịta ohaneze nyere ndị uweojii na State ahụ bu SP Bright Edafe. N’okwụ ya, […]
Ndị obodo Ogwashi-Uku community nke dị na Aniocha South LGA na Delta State nọ n’ụjọ kwere maka ebubo na ndi ana enyo enyo na ha bu ndi na agba mgbere ụmụaka tọrọ ụmụaka anọ na obodo ahụ. Mmadụ abụọ n’ime ndị ahụ atọrọ bu ndi ofu Nne ji bukwanu ndi enyere aha ha dika Ebube […]
Aka ndi nchekwa akporo CP -special assignment team nke Delta state police command, akpatala otu nwoke na nwunye ya enyere aha ha dika Mazi na odoziaku Joshua Bogbon Godwill, ndi nke bi na mpaghara Okpe local government Area nke state ahu, kwere maka ebubo na ha na atu mgbere egbe. Ndi nta akuko nwetara ozi […]
-
Pages