Super Eagles
Nwa amadi ahụ jibu ọkwa coach nke otu Super Eagles ala anyị bụ Augustine Eguavoen ekwuola sị na ya bụ otu egwuregwu ka nwere ohere imecha tozua oké nke ndị ga-eso sọ iko mba ụwa ga ewere ọnọdụ n’afọ ọzọ bụ 2026. Nwoke ahụ gbara afọ iri ise na itoolu bụ ya weghara ọnọdụ ọkwa […]
Onye nlekọta otu egwuregwu Super Eagles ala anyị nọkwa nke coach bụ Eric Chelle akọwala ihe kpatara o jiri hapụ ịhọrọ ndị otu egwuregwu ahụ amara aha ha n’ala anyị maka asọmpi iko Unity Cup nke afọ a. Dịka Chelle sịrị kọwaa, na ya hapụrụ ndị gụnyere Victor Osimhen yana Ademola Lookman iji nyee ohere […]
Onye nlekọta otu egwuregwu bọọlụ nke mba Zimbabwe bụ Michael Nees agwala ndị otu egwuregwu ya ka ha kee ajụ na ume ma dị njikere ịzụta ogbo ha bụ Super Eagles ala anyị maka asọmpi eji etozu oke ndị ga-eso zoo ike mba ụwa nke afọ 2026. Ha bụ otu egwuregwu akpọrọ warriors ga ezute […]
Onye nkwasu igbudu nyere otu egwuregwu Super Eagles ala anyị bụ Ọla Aina e sonyerela ogbo ya ndị ọzọ were tinye ọnụ n’okwu banyere ndị kacha mara nke ekwe na-akụ na iku egwu awantilo akpọrọ Afrobeats n’ala anyị gbaa gburugburu. Ya bụ nwa n’agbara otu egwuregwu Nottingham forest ka a jụrụ ya kpọkene aha mmadụ […]
-
Pages