Tidjane Thiam
0
Ọtụtụ ndị mmadụ karịrị otu puku agbakola n’obodo Abidjan bụ isi ọchịchị mba Ivory Coast na-eme ngagharị iwe ma na esi ọnwụ na aga agbakwunyeriri aha Tidjane Thiam n’akwụkwọ ndị ga-eso zọ ọkwa onyeisi ala obodo ahụ n’ọnwa October na-abịa abịa. N’agbanyeghị oke mmiri ozuzo zoro na mba ahụ n’ụbọchị Saturday ka e kwuru na […]
0
Otu ndọrọndọrọ ọchịchị na anoghi na gọọmenti na mba Ivory Coast akpọrọ PDCI party eguzobela ogige ntụli aka pulling station iri anọ na ise na mba ahụ yana mpụga ya iji kpọọ aha onye ndu ọhụrụ ha. Ya bụ nzọụkwụ na-abịa ozugbo onye nke otu Party ọzọ họpụtara dịka onyeisi ala mba ahụ n’ọnwa December […]
-
Pages