Ukraine
President Donald Trump na-achị mba United States anọrọla ụnyaahụ bụ Thursday were kwuo sị na ọ ga-amasị ya ka mba Russia lọghachi azụ n’otu group of seven nations bu otu mejupụtara mba ndị ahụ akụnụba ha bụ akwaa akwụru na mba ụwa niile. O kwuru na ọchụchu a chụpụrụ obodo Moscow n’otu ahụ adabaghi adaba. […]
Ọchịchị mba Ukraine ekwuola na ha agaghị anabata ụbụbọ udo ọbụla nke mba Russia yana United States n’akpa na-emeghi ka ha sonyere na ya. Nkea na-abịa dịka President Donald Trump nke mba United States yana ogbo nke mba Russia bụ Vladimir Putin kwechara nkwa sina ha ga amalite ịkpa etu udo ga-esi chịa eze ọzọ […]
Nwa amadi ahu aroputaghariri ohuru na okwa onye isi ala mba United States of America bu Donald Trump emela ka amata na oga eji ihe banyere ogbaghara mba Russia nakwa Ukraine mere olu kachasi ya mkpa ngwangwa obanyere na ochichi. Donald Trump mere ka nke a puta ihe taata bu Wednesday na okwu ogwara ndi […]
-
Pages