United Nations
Otu onye ọrụ nke United Nations peacekeeper abụrụla onye e gburu site na nkusu nke ndị oji egbe mere na mba Central African Republic. Nwa amadi ahụ bụ nwa afọ mba Zambia ka UN kwuru na ọ bụ n’ụbọchị Friday nke izu gara aga ka e gburu ya site n’aka otu isi ekwe ọnwụ sitere […]
Otu United Nations UN emela ka amata na ndi otu ha no na mpaghara Gaza’s strip nke mba Palestine enwetabeghi ohere ikesa akurungwa enye m aka ha bu n’ agbanyeghi otutu ugboala truck bu akurungwa ndi a abanye na mpaghara ahu kemgbe abali abuo k’ odi ugbua. Ndi olu agha mba Israel mere ka amata […]
Onye isi oche n’ okwa chief nyere otu United Nations UN bu Antonio Guterres emela ka amata na mpaghara Gaza’s strip nke mba Palestine aghola ebe ana egbu mmadu aghara aghara dika ndi agha mba Israel kana agakwa n’ iru na agbariko mpaghara ahu ma gbuo opekata mpe mmadu iri abuo na isii bu umuafo […]
-
Pages