United States of America
Onyeisi ala mba United States of America bụ Donald Trump akatola ogbo ya bụ Volodymyr Zelensky na-achị mba Ukraine maka ebubo na mba Ukraine amalitela ikwu okwu ndị nwere ike ịkpali ọgba aghara tinyere na mba ahụ jụrụ inyefe ala ahụ na ese okwu akpọrọ Crimea ka ọ bụrụzie nke mba Russia nwe. President Zelensky […]
Ulo olu nchekwa oje na mmuo mba United States of America amara dika Federal Bureau of Investigation FBI nakwa nke na ebu agha emegide ogwu ojo bu US Drug Enforcement Administration DEA anatala iwu sitere na ulo ikpe mba ahu bu nke gwara ha ka ha weputa akwukwo niile ejiri deko nnyocha agwa ekperima akporo […]
Mba Zimbabwe enwela mkpebi ikachapu ego ndobiri utu isi akuru ngwa ahia niile esitere mba United States of America tubata mba ahu iji nye aka kwalite ezi udo mmekorita na habu mba abuo. Nke a putara ihe na Harare bu isi obodo yabu mba Zimbabwe site na onu onye isi ala mba ahu bu President […]
Mba United States of America ekwuputala nkagbu gaara ohere ikikere njem mba ofesi nke amara dika visa megide umu afo mba South Sudan kwere maka ihe yabu mba nwa onye ocha kowara dika akparama agwa ojo yabu mba dina ala isi oji Africa. Nke a putara ihe site na onu ode akwukwo govt mba America […]
Oya alubara akporo measles na olu bekee agala na iru na akpa ike ojo dika onoro na odi nso a tasuo ohuru na mpaghara ndida anyanwu nke Texas State dina mba United States of America. Nke a bu kwere maka etu yabu oya siri napu otu obere nwa ozo ndu ya na ike ohuru na […]
-
Pages