Washington DC
0
Ụlọ akụ mba ụwa akpọrọ World Bank nọrọ ụnyaahụ bụ Thursday were kwuo sị na agụụ na ụbịam nke eriwe ma afọ ejula ga amụbanye n’ala anyị bụ Nigeria site ihe ruru percent atọ na ụma isii malite n’afọ 2027 rue ihe ruru afọ ise ọzọ na abịa. Nkea pụtara ihe taa n’oge ọgbakọ hana […]
-
Pages