Victor Osimhen akpala ike dị egwu ọzọ n’otu egwuregwu Galatasaray site na ịnye ọkpụ goolu abụọ ha jiri merie ogbo ha bụ Rizespor na ama egwuregwu Caykur Didi Stadium n’abalị ụnyaahụ.

Written by on February 18, 2025

Na Asọmpi egwuregwu bọọlụ dị n’etiti otu egwuregwu Galatasaray yana Rizespor ka Victor Osimhen bụ nwa afọ ala anyị ụkwụ na aghọ nọrọ nye ọkpụ goolu abụọ asatara naanị otu na ama egwuregwu Caykur Didi Stadium n’abalị ụnyaahụ bụ Monday.

Osimhen buru ụzọ nye ọkpụ goolu nke mbụ n’oge o mechara nkeji abụọ a malitere agba nke abụọ.

Nwa amadi ahụ gbara afọ iri abụọ na isii ka e kwuru na ọ bụ ya ga ndị mmadụ gara ikiri na asọmpi ahụ.


Reader's opinions

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *



Current track

Title

Artist

Designed By Getmorc Technologies