Anwụchighariala nwa amadi ahụ chiburu mba South Korea maka amụma ọ kpara iguzobe iwu ndị agha akpọrọ martial law na mba ahụ.

Written by on July 10, 2025

Aka akparala onyeisi ala chiburu mba South Korea n’oge gara aga maka ụbụbọ ọ kpara n’afọ 2024 iguzobe iwu ndị agha akpọrọ martial law bụ nke mechara tinye ọchịchị mba ahụ na ọnọdụ gbagharia.

Former President Yoon Suk Yeol ka akwụsiri ọrụ ya n’ọnwa April maka ụbụbọ ọ kpara bụ nke webatara ọchịchị ndị agha ihe ruru awa isii n’ọnwa December nke afọ gara aga.

Otu onye ọka ikpe ọkwa ya gbagotere n’ụlọ ikpe Seoul central district court bụ ya nyere akwụkwọ akpọrọ arrest warrant ka ejichie nwa amadi ahụ ụnyaahụ bụ Wednesday kworo maka ihe o kwuru sị na o nwere ike mebie ihe akaebe achọrọ iji kpee ya ikpe.

Yoon Suk Yeol abụrụla onyeisi ala mbụ chịrị mba South Korea aka na akpara yana ị kpụpụ ya n’ụlọ ikpe.


Discover more from Owelle FM

Subscribe to get the latest posts sent to your email.


Reader's opinions

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *



Current track

Title

Artist

Discover more from Owelle FM

Subscribe now to keep reading and get access to the full archive.

Continue reading

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited