Speaker ụlọ omebe iwu Benue State House of Assembly agbala arụkwaghim n’ọkwa ya.

Written by on August 25, 2025

Speaker ụlọ omebe iwu Benue State House of Assembly bu Aondona Dajoh, agbala ọkwa ya dika Speaker nke ụlọ omebe iwu ahụ arụkwaghim.

Ozi arụkwaghịm ahụ putara ihe ụnya bu Sunday abalị iri abụọ na anọ n’ọnwa August afọ a bu 2025, bụkwanụ nke o bịnyere aka na ya.

Dajoh mere ka amata na ịgba arụkwaghim n’ọkwa ya ahụ dika Speaker, Benue State House of Assembly, bu mkpebi nke onwe ya, ya nakwa maka ọ dị mma nke State ahụ.

Ọ gara n’iru kwe nkwa na ya ga aga n’iru n’ezi ọrụ ya dika onye omebe iwu, ya nakwa onye na anọchite anya Gboko West State Constituency.

K’osila dị, n’oge ozi a pụtara ihe, aka ekwuputabeghi banyere onye ga anọchi anya ya.


Discover more from Owelle FM

Subscribe to get the latest posts sent to your email.


Reader's opinions

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *



Current track

Title

Artist

Discover more from Owelle FM

Subscribe now to keep reading and get access to the full archive.

Continue reading

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited