Mba Iran Ebiela Aka Ojo Na Isi Obodo Mba Israel

Written by on March 18, 2026

by Chika Nwazu

Mba Iran anọrọla n’abalị Tuesday were jiri ogbunigwe missiles nke bu ajọ akọrọ ngwa akpọrọ cluster warheads were kusuo isi obodo mba Israel bụ Tel Aviv dịka mmegwara nyere ogbugbu Israel buru uzo gbuo onye ochi agha izugbe Iran bụ Ali Larijani.

Nkea pụtara ihe n’igwe onyonyo mba Iran taa bụ Wednesday bụ nke kwuru na mmadụ abụọ nwụrụ n’ihe ọdachi ahụ iji mee ụmụ afọ mba Israel egbugoro n’agha ahụ ka ọ gbagoo mmadụ iri na anọ.

Ndị agha obodo ahụ akpọrọ Iran Islamic Revolutionary Guard Corps mere ka amata na ogbunigwe ha jiri mee nke ahụ gụnyere nke ha kpọrọ Khorramshahr 4 yana Qadr Missiles.

Mana mba Israel n’aka nke ha boro ebubo na ọ bụ ogbunigwe cluster warheads nke na anọrọ n’ikuku gbasaa ma sie ike ka ijidenwu ka mba Iran jiri wakpo obodo Tel Aviv.


Discover more from Owelle FM

Subscribe to get the latest posts sent to your email.


Reader's opinions

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *



Current track

Title

Artist

Discover more from Owelle FM

Subscribe now to keep reading and get access to the full archive.

Continue reading

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited