Aka ndi uwe oji mba Sweden akpatala otu nwatakiri ji egbe gbagbuo mmadu ato n’ isi Obodo mba ahu.

Written by on April 30, 2025

Ndi uwe oji mba Sweden anwuchiela otu nwatakiri ka n’ eto eto, kwere maka onu egbe ato ogbapuru n’ isi Obodo ahu unya bu Tuesday.

Yabu nwata k’ ozi n’ akowa na oriri mbombo isi ngwangwa ogbakanyechara egbe ahu n’ ebe ana eme isi di n’ isi Obodo ahu bu nke kpatara ndi uwe oji jiri malite ichoghari ya.

Habu ndi uwe oji meziri ka amata tata bu Wednesday nwatakiri ahu ha nwuchiri maka igba egbe ahu erubeghi afo iri na asato.

Mmadu ato ndi nke ahu yabu egbe metutara k’ ozi n’ akowa na ha n’okwa n’ agbata afo iri na ise ruo afo iri abuo dika ndi nta akuko siri kwuo, ma n’ akowakwa na ndi uwe oji ala choputabeghi aha ha nile n’ ozuzu oke.

K’ osiladi, govt mba Sweden eweputago usoro iwu ohuru ndi uwe oji ga eji jichie nwatakiri obula ka no n’ agbata afo iri na ise imetu egbe aka iji belata ajo onodu di etu a.


Discover more from Owelle FM

Subscribe to get the latest posts sent to your email.

Tagged as

Reader's opinions

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *



Current track

Title

Artist

Discover more from Owelle FM

Subscribe now to keep reading and get access to the full archive.

Continue reading

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited