Author: admin

Page: 5

by Moses Nnabuife Nwekwu Onye okaiwu Nigeria amaama na izo maka ikike diara ndi mmadu ma burukwa onye isi ndi okaiwu otu Indigenous People of Biafra IPOB bu Barr Ifeanyi Ejiofor akpokuola govt etiti nakwa okaiwu izugbe ala anyi na okwa Attorney General of the Federal bu Prince Lateef Fagbemi ka ha mee ngwangwa nye […]

by Chidimma Kama Ndị ụlọ ọrụ Economic and Financial Crimes Commission na Enugu State, anwụchiela otu nwoke enyere aha ya dịka Ifeanyi Mba, kwere maka ebubo banyere wayo ala ọnụ ego ya dị nde naira ịrị yabụ ₦10 million naira. Ụlọ ọrụ ahụ mere ka nkea pụta ihe n’ọwa ozi mmekọrịta ọhaneze ha ụnya bụ […]

by Maduabuchi Onwe Ihe mberede oku ogbugba atapiala ulo olu onye isi ndi oru oyibo na ogogo etiti ala anyi akporo Head of Service dina Abuja bu isi obodo Nigeria. Yabu oku ogbugba ka ozi mere ka amata na omalitere oge ona aku elekere asaato nke ututu taata bu Friday na ogige ulo olu onye […]

by Chidimma Kama Nwa amadi ahụ jitopụrụ ọkwa onye ịsị oche ochichi nchere oge otu ndọrọndọrọ All Progressives Congress APC na Enugu State bụ Dr. Ben Nwoye, ekwupụtala ya kpọmkwem ebumnuche ya ipụta zoọ ọkwa Deputy National Chairman yabu otu ndorondoro maka ndida ugwu ala anyi n’ọgbakọ APC National Convention n’abịa n’iru. Dr Nwoye mere […]

by Maduabuchi Onwe Onye Vice Chancellor ulo akwukwo mahadum ahu abara aha nwamadi chiburu Ebonyi state bu David Umahi Federal University of Health and Sciences DUFUHS dina Uburu nke okpuruochichi Ohaozara na Ebonyi state bu Prof. Jesse Uneke emela ka amata na onuogugu umuakwukwo mahadum ahu erugo mmadu di puku ano bukwanu ndi nke nozi […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Ndi uwe ojii ala anyi na Ebonyi State emela ka amata na ha achoputago ma naputakwa ozu onye eze odinala obodo Ndufu Alike dina Ikwo LGA nke State ahu bu HRH Ezeogo Francis Igwe bukwanu onye anoro na odi nso a toro na ike. Iga echeta na ndi oji egbe eri […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Ndi oji egbe eri ana enyoenyo na ha bu ndị akpobi ndorondoro ochichi akusuola igwe ugboala convoy onye ahu ji okwa onye ndu otu ndorondoro African Democratic Congress ADC na mpaghara South South ala anyi ma burukwa onye jitopuru okwa Minister huru maka njem bu Rotimi Chibuike Amaechi. Nkusu igwe ugboala […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Otu nnyocha akporo Investigative Panel ochichi etiti ala anyi guzobere maka ilebara anya na ebubo asambodo awarawa eboro onye ahu gbagoro onwe ya alukwaghim na okwa minister ala anyi huru maka usoro ogbaru ohuru, ihe omimi science nakwa nka na uzu bu Chief Uche Nnaji emechala nnyocha ma kwuputa na obu […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Agha ahu mba United States of America nakwa Israel jikoro aka ebu emegide mba Iran na mpaghara Middle East ebutela ajo onodu elu oji nke onu ego ana ere ikuku mmuo eji esi ihe bu Liquefied Petroleum Gas LPG amakariri dika Cooking Gas na mba uwa. Nke a bu dika onu […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Ndi agha mmiri mba United States of America akwala nnukwute nkwa onwu gaara ugboagha mmiri mba Iran akporo Iranian Warship na mpuga ikpere mmiri mba Sri Lanka ma suo otutu ndi mmadu akwu na ya. Nnukwute agha mmiri a mba America buru unya bu Wednesday megide mba Iran ka anoro na […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited