Author: Onyinye
Page: 23
Ndi ndu otu Arab enwela nkwekorita na atumatu iji Ijeri Dollar iri ise na ato ruzuharia mpaghara Gaza n’ ime afo ise n’ achupughi ndi bina Palestine, iji gbagha atumatu ahu onye isi ala mba America bu President Donald Trump jiri cho iweghara isi Obodo mba ahu Mba Israel ,bu ndi nke no kemgbe egbochi […]
Senator Orji Ụzọr Kalu nke otu ndọrọndọrọ ọchịchị All Progressives Congress APC ekwuola ya ka ọ daa gem na ntị onye ọbụla na otu ndọrọndọrọ APC bụ naanị otu onye ka ha nwere ga a zọrọ ha ọkwa onyeisi ala Nigeria nke afọ 2027. Senator Kalu bụ onye kwuru mkpa ọ dị na nwa afọ […]
Aka ndị uwe ojii na Enugu state akparala mmadụ asaa ana ebo ebubo ịgba izu ọjọọ yana iji egbe gaa ohi. Dịka akwụkwọ ozi sitere n’aka SP Daniel Ndukwe bụ ọnụ na e kwuru ndị uwe ojii na Enugu state sịrị kọwaa, ndị ana enyo enyo ka anwụchiri site na ngalaba ndị uwe ojii akpọrọ […]
Dịka akụkọ banyere akaọrụ nke ndị ntọri malitere mụbanyewa kwa ụbọchị n’ọhịa ndị enwegasiri n’obodo Irete yana obodo ndị gbara ya okirikiri nke council ime obodo Owerri West dina Imo State, ndị uwe ojii na state ahụ emela mkpocha na nzacha nke mere ka ha nwụchie mmadụ anọ ana enyo enyo n’aka ha dị na […]
Mba Israel amalitela ịkwụsị kpamkpam ọrụ enyemaka ọbụla na abanye n’obodo Gaza n’ihe ha kwuru sị na nkwekọrịta udo itinye mma n’obo nke hana otu isi ekwe ọnwụ Hamas nọrọ na mbụ kpaa abịala n’isi njedebe. Prime minister mba Israel bụ Benjamin Netanyahu bụ ya kwuru na otu Hamas jụrụ ịnabata mgbatị ụbọchị udo ahụ […]
Ụlọrụ n’ahụ maka ahụike na mba ụwa bụ WHO ekwupụtala ọnwụ otu nwatakịrị gbara afọ anọ dịka onye nke abụọ nwụrụ na ọrịa Ebola bụ nke tasuru ọzọ na mba Uganda kemgbe ọnwa January n’afọ a. N’ụbọchị Tuesday nke izu gara aga ka ụlọrụ ahụike na mba Uganda kwuru na ha enwetala mkpesa banyere mmadụ […]
President Cyril Ramaphosa na-achị mba South Africa a goola ọfọ ọma n’isi ndị okpukperechi ụka Islam dịka ha malitegoro ọnwa ha ji eme ekpere na ebum ọnụ ha akpọrọ Ramadaan. Na ụwa niile nke ndị ụka alakuba na amalite na mgbe chi bọrọ buwa ọnụ ma na-emekwa ekpere so ya ruo mgbe chi ga eji […]
Nwa amadi ahụ so were lụọ ọgụ maka mnwere onwe mba Namibia bụ Sam Nujoma abụrụla onye adọnyere ozu ya n’ala n’ụbọchị Saturday nke ngwụcha izu ụka anyị pụrụ n’ime ya. Mmemme akwamozu ya bụ dọtara ndị gụnyere nwunye ya ọ hapụrụ laa mmụọ, ụmụ ya, ụmụ ụmụ ya tinyere ndị ọchịchị n’ala ndị isi […]