Blog one column
Page: 35
Otu ahu jikoro mpaghara Niger Delta amara dika Pan Niger Delta Forum PANDEF nakwa otu jikoro ndi ndu agburu Urhobo akwala ariri megide onwu ufodu ndi ndu ama ama na obodo Okuama nke Ughelli South LGA dina Delta State bukwanu ndi ana akowa na obuna aka ndi agha military ala anyi jichiri ha ka ha […]
Ulo nzuko omebe iwu Ebonyi State House of Assembly akatola ya na ebe odi ukwuu bu ebubo ajo akparama agwa nke ufodu ndi olu ngo enyere olu okporo uzo di kilometers abuo na otu na otu gaara Ohaozara, Onicha nakwa Afikpo LGAs dicha na ogbonta vote Ebonyi South Senatorial District. Nke a putara ihe unya […]
Govt Enugu State enyela ndumodu gaara ohaneze ndi State a ka ha gharakwa ige nti na ozi awarawa na agaghari sina ana ewe ndi mmadu na olu oyibo ohuru State a. Na odi nso a ka ozi malitere ifesasi na ufodu owa ozi social media na akowa na govt Enugu State na ewe ndi olu […]
Ulo nzuko nnochite anya ogogo etiti ala anyi akwadola ya gafere nguputa nke ugboro abuo bu atumatu iwu maka nruputakwuo otutu ogige aruike ndi okacha mara banyere oya anya akporo Specialist Eye Care Centres na mpaghara di ichiche nke Nigeria. Yabu atumatu iwu na acho maka mkpatughari aka na iwu National Eye Care Centre Act […]
Etola aka na achi Enugu State bu Gov Peter Ndubuisi Mbah na ebe odi ukwuu maka mbo ona agba nyere ngalaba mmuta State a okachasi dika osiri metuta olu ngo ulo akwukwo Smart Green Schools omalitere na onumara Wards di nari abuo na iri isii na State a. Otito a putara ihe unya bu Tuesday […]
Nwa amadi ahu aroputaghariri ohuru na okwa onye isi ala mba United States of America bu Donald Trump emela ka amata na oga eji ihe banyere ogbaghara mba Russia nakwa Ukraine mere olu kachasi ya mkpa ngwangwa obanyere na ochichi. Donald Trump mere ka nke a puta ihe taata bu Wednesday na okwu ogwara ndi […]
Ogogo mmanu ala anyi a bu Nigeria na emeputa kwa ubochi ejirila per cent iteolu na uma iteolu gbago na onodu ka mma dika osiri di na nguko eweputara maka onwa November gara aga. Nke a bu kwere maka na ogogo barrel mmanu ala anyi kwa ubochi sitere na otu nde na uma ise, yabu […]
Opekata mpe mmadu isii ezutela onwu mberede ha na ihe mberede okporo uzo mere ohuru ozo na ogologo okporo uzo Awuyo/Adiyani Expressway dina Guri LGA nke Jigawa State. Yabu odachi ka ozi kowara na obu na abali putara taata bu Wednesday ka owere onodu dika ogasiri naani abali abuo ihe mberede okporo uzo ozo mere […]
Ulo olu nnochite anya mba United States of America akporo US Embassy enyela ntuzi aka ohuru gaara umu afo Nigeria na acho ohere Visa isite ala anyi a gawa mba America na usoro ha ga agbasoro. Nke a bu dika osiri metuta ndi ahu nnwale ha maka yabu ohere Visa ga ewere onodu ma ogasia […]