by Maduabuchi Onwe Ulo ikpe Anambra state High court nke ji Awka bu isi obodo state ahu wee mere isi onodu atuola otu onye dibia odinala enyere aha ya dika Chidozie Nwangwu amara nke oma dika Akwaokuko Tiwara Aki nga onwa iri na otu zuru oke na yabu state. Akwaokuko Tiwara Aki ka ozi gakwara […]
by Maduabuchi Onwe Government Ebonyi state ekposala otu ahu jikotara ndi na-azu ahia ewu na Onueke bu isi obodo Ezza South LGA amara dika Ezza North and Ezza South Goat Dealers Association nke State ahu. Nke a bu n’ihi nghotaghe nke ndoro ndoro ochichi tinyekwara ebubo nruru aka ego batara n’ime yabu otu Nwa amadi […]
by Chidimma Kama Ndi Presidents General obodo di ichiche enwere na Aninri LGA nke Enugu State ekwuputala nkwado ha gaara ochichi Gov Peter Ndubuisi Mbah na achi State a okachasi dika osiri megide ngaghari iwe anoro na odi nso a mee megide okwa onye isi oche okpuru ochichi ahu. Na okwu ogwara ndi nta akuko […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Mba Pakistan emela ka amata na omepego onu uzo agha megide ochichi ndi isi ekwe onwu Taliban nona isi ugbo mba Afghanistan. Nke a putara ihe taata bu Friday site na onu Minister na ahu maka ndi agha mba Pakistan bu Khawaja Asif na okwu ogwara ndi nta akuko na Islamabad […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Aka ndi uwe ojii ala anyi na Ondo State akpatala mmadụ isii ana enyoenyo na agwa ekperima iji aka mee onwe ha ndi ukochukwu mana egwu ndi mmadu ojoro olu ebube na udi akporo Fake Miracle Scam na State ahu. Na ozi onyefere ndi nta akuko unya bu Thursday na ogige […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Ulo olu Independent National Electoral Commission INEC eweputala na ozuzu oke ya mkpatughari aka na usoro ka ihe ga esi gagasia na ntule aka ochichi izugbe afo ozo akporo 2027 General Elections’ Timetable ma gbanwe ubochi aga achikoba ntule aka ochichi okwa onye isi ala na nke ndi omebe iwu ogogo […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Onye isi ala mba North Korea bu President Kim Jong Un eyiela egwu iji ndi agha mba ahu gaa kpochapu mba South Korea kpamkpam na elu uwa a dika osiri metuta ajo onodu ngwere na agwo diwara kemgbe na etiti habu mba abuo gbara onwe ha agbata obi. President Kim Jong […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Otutu ndi mmadu nakwa otu di ichiche agala na iru na akato nkusu ahu ndi oji egbe eri megara onye ahu ji okoloto otu ndorondoro Labour Party zoo okwa onye isi ala Nigeria na afo 2023 bu mazi Peter Obi nakwa onye ahu jiburu okwa National Chairman otu ndorondoro All Progressives […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Onye isi ala anyi bu President Bola Ahmed Tinubu ayiola ndi omebe iwu ulo nzuko ogogo etiti akporo National Assembly ka ha kpatugharia aka na iwu ala anyi ma tinye ndi uwe ojii State Police dika otu na ime mbo ochichi ya na agba megide ihe aka mgba nchekwa ala anyi […]
by Chika Nwazu Otu nwokorobịa enyere aha ya dịka Edward Okorie abụrụla onye anwuchiri maka ebubo na oji aka ya were tigbuo enyi nwaanyị bụ Sophy Chika n’oge ha na-enwe esemokwu n’ebe obibi ha dina Ohafia nke Abịa State. Nwaanyị ahụ mmiri fara na eze ka e kwuru na ọ bụ onye ahụike akpọrọ Nurse […]