Featured

Aka akparala onyeisi ala chiburu mba South Korea n’oge gara aga maka ụbụbọ ọ kpara n’afọ 2024 iguzobe iwu ndị agha akpọrọ martial law bụ nke mechara tinye ọchịchị mba ahụ na ọnọdụ gbagharia. Former President Yoon Suk Yeol ka akwụsiri ọrụ ya n’ọnwa April maka ụbụbọ ọ kpara bụ nke webatara ọchịchị ndị agha […]

President William Ruto na-achị mba Kenya enyela iwu aka ọkụ ụnyaahụ bụ Wednesday ka ndị uwe ojii na mba ahụ jiri egbe ha n’agbaji ụkwụ onye ọbụla na awakpo akọrọ ngwa ọhaneze ma ọ bụ ụlọrụ mmadụ n’aha na ya na-eme ngagharị iwe. Ntụziaka na-abịa dịka ọnọdụ ihe siri kwụrụ na mba ahụ bụ nke […]

Ulo mgbasa ozi British Broadcasting Cooperation BBC ahutala iji usoro mgbado anya akporo open -source intelligence, satellite imagery, fact-checking nakwa data analysis dika usoro ka mma maka igbasa ozi ndi ahu siri ike. Ha kowara na ha enwetela ihe onyonyo satellite imagery nke n’ egosi ihe mbibi kpatara oke ide mmiri ahu kpara ike ojo […]

Aka n’ achi mba America bu President Donald Trump ga anoro tata bu Wednesday nabata ndi ndu mba ise maka nri ehihie n’ ogige isi ulo olu mba ahu bu White House iji tuo aro banyere usoro azu m ahia nakwa otutu ihe ndi ozo. Habu ndi ndu mba ise sitere mpaghara Africa gunyere: onye […]

Ọgba bọọlụ ụkwụ na aghọ n’otu Super Falcons ụmụ nwaanyị ala anyị bụ Rashidaat Ajibade arịọla ụmụ afọ ala anyị nkwado iji nyere ha aka ime nke ọma n’oge asọmpi Women’s African Cup of Nations WAFCON malitere ụnyaahụ bụ Satọdee. Otu Super Falconets na-eme ihe niile ike kwere iji turu ugo na asọmpi ahụ agba […]

Ụlọrụ n’ahụ maka mmanụ ụgbọala n’ala anyị bụ Nigerian National Petroleum Company Limited ewedatala ọnụ ahịa ana ere mmanụ ụgbọala amara dịka premium motor spirit PMS. Ndị nta hutara na ụlọrụ ahụ nọrọ ụfọdụ ebe na Abuja ụnyaahụ bụ Satọdee malite ire otu ntụ lita narị itoolu na naira iri ya bụ ₦910 n’ime ₦945 […]

Nwa amadi ahụ gbaburu otu egwuball Liverpool bu Sadio Mane ekwuputala obi nwute ya gbasara ọnwụ onye otu ya, ya na ya gbakọrọ otu egwuriegwu ball Liverpool bu Diogo Jota bukwanu onye nke ya na nwanne ya nwoke bu André Silva zutere ọnwụ ha n’ike n’izu ụka gara aga site n’ihe mberede nke okporo ụzọ. […]

Ndị omebe iwu ghọpụtara Jennifer Geerlings-Simons dika nwanyi mbu ga a bu onye isi ala na mba Suriname ụnya bu Sunday, dika otu ndọrọndọrọ ya nwetara nturu ugo na ntule aka ọchịchị emere n’ọnwa May. Yabu nwanyi dị afọ iri asaa na otu bu nanị onye ahapụrụ yabu oche onye isi ala dika onye ya […]

Ndị ndu otu BRICS nwere nzukọ na Rio de Janeiro ụnya bu Sunday ma dọọ aka na ntị na tarifụ mbubata onye isi ala US bu President Donald Trump, na-enweghị isi nwere ike imebi akụ na ụba mba ụwa. Ha kwupụtara nchegbu ha banyere ịrị elu nke tarifu nakwa usoro na-abụghị nke tarifụ bu nke […]

Otu ahu jikoro ndi Igbo na uwa niile bu Ohaneze Ndigbo Worldwide eburula ukpo ekene bugara North Carolina State nke mba United States of America maka iweputa abali iri na ano kwa onwa June afo niile dika ubochi ndi Igbo akporo Igbo Day na yabu State dina mba America. Ozi mere ka amata na aka […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited