Latest Updates

Page: 8

Kemgbe ọtụtụ afọ ndị gara aga, ọrịa arụbara bụ measles abụrụla nke nọ n’akpa ike dị egwu na mba Morocco nke ihe karịrị otu puku mmadụ abụrụla ndị butere ya na mba ahụ. Malite na ngwụcha afọ 2023, ihe ruru puku mmadụ iri abụọ na ise abụrụla ndị ana atụ anya na ha butere ya […]

Ụlọikpe court of Appeal nọ na mba Mauritania atụọla aka chiburu mba ahụ bụ Mohamed Ould Abdel Aziz mkpọrọ afọ iri na ise yana nra ego dị nde dollar atọ maka arụ ndị e kwuru na ọ kpara n’oge ọ nọ n’ọchịchị mba ahụ dịka onyeisi ala. Mohamed Abdel Aziz ka e kwuru na ọ […]

Ndi uwe oji ala anyi na Anambra state emela ka amata na ha anwuchigo maazi Ikemefuna Ossai nke ugboro abuo ya ka ogbachara oso, bu onye ana enyo enyo na aka ya di na oba ekere ede gbasara onwu nwamadi ahu na annochite anya ogbo nta vote Onitsha 1 constituency na ulo nzuko omebe iwu […]

Aka na achi lmo state bu governor Hope Uzodimma eferela ntutu taa na ochichi ya ga aga na iru ihu na ihe gbasara odimma otu ahu jikotara umuafor ala anyi ji otu afo efee ala nna ha bu National Youth Service Corps(NYSC) bu nke ejiri kporo mkpa okachasi na state ahu. Governor Uzodimma mere ka […]

Aka n’ achi mba Brazil bu President Luiz Ignacio Lula de Silva ekwela nkwa isogide ogbo ya nke mba Russia bu president Vladimir Putin ka oga nzuko ikpa ububo udo nyere aka n’ achi mba Ukraine bu president volodymyr zelensky na mba Turkiye tinyekwara ikppoku mba Moscow ka ha tinye onu n’ uzo ka mma […]

Aka n’ achi mba South Africa bu President Cyril Ramaphosa akpola otu mmadu iri ise na itolu ahu bu umu afo mba South Africa gbapuru gbaga mba US ndi ujo ma n’ akowa na ha kaga anaghachite azu. Iga echeta na otu ahu mejuputara umu afo mba Africa,wuchiri mba US nwanne unya bu Monday dika […]

Ndi agha mba Israel abawanyego agha mwakpo ha gara mpaghara Gaza’s strip nke mba Palestine dika ha noro n’ ime abali unya gbuo opekata mpe ya buru mmadu iri isii na ise tinyekwara mmadu iri ano na ise ha gburu na mpaghara north Gaza. Mba Russia,China nakwa UK ajula inabata atumatu ahu mba US nakwa […]

Aka n’ achi mba America bu President Donald Trump anorola n’ otutu tata zute nwa amadi ahu jigodu okwa onye isi ala mba Syria bu President Ahmed Al Sharaa na mba Saudi Arabia. Yabu obere nzuko ha nwere n’ abia dika mba US weputara mmachi ndi ahu ha nyere mba Syria. Dika trump mere ka […]

Ndị uweojii na Imo State ebutuola Sergeant Anayo Ekezie n’okwa dịka Corporal kwere maka na aka ya dị na mkpari akpariri otu nwoke n’okporo uzọ Owerri-Aba Road bu nke ahutara n’ihe onyoonyo n’efeghari n’uwa ozi. Onye mmekọrịta ohaneze nyere ndị uweojii na State ahụ bu DSP Henry Okoye mere ka nkea puta ihe na abalị […]

Otu nwatakịrị nwoke dị afọ iri na asatọ atọla ụmụ nwanyị iri ime na State ahụ, Commissioner na-ahụ maka ihe gbasara ụmụnwaanyị nakwa ọdịmma ọhaneze bu Ify Obinabo, mere ka nkea puta ihe site n’ihe onyoonyo o weputara n’ụwa ozi, dika ọ kọwara na ebutara ya okwu a n’ubochi Tuesday. Mmadụ abụọ n’ime ndị ahụ […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited