Latest Updates
Page: 9
Ndị ọrụ nchekwa emela ka amata na ọtụtụ ndị mmadụ zụtara ọnwụ ha n’ike site na mwakpo otu ndị Islamic State mere na ugwu ọwụwa anyanwụ nke mba Democratic Republic of Congo. N’ime mmadụ iri abuo ahụ zutara ọnwụ ha n’ike bu ndi okpukpere chi uka Christ bukwanụ ndị sonyere na ekpere imụ anya abalị […]
Onye ndu otu ekperime ama ama na mba Ecuador dị na South America enyere aha ya dika Adolfo Macias Villamar, a bụrụla onye anwụchiri ma nyefe ya na aka mba United States iji nye ya ntaramahụhụ ruru ya kwere maka ịgba mgbere ọgwụ ike nakwa ngwa agha. Nwa amadi a amakariri dịka Fito bu onye […]
Ndị otu Economic Community of West African States ECOWAS, na eri ụjọ banyere ọnwụ nwa amadi ahụ jitọpụrụ ọkwa onye isi ala anyi bu Nigeria bu Late Formal President Muhammadu Buhari bu onye nwụrụ na London ụnya bu Sunday. Onye isi otu ECOWAS bu Dr. Omar Touray, weputara ozi nkasi obi n’aha ndị otu ECOWAS […]
Akwa mmiri ahu gbajiri na mpaghara Gujarat State nke mba India tata bu Wednesday abali itolu nke onwa July afor a egbuola opekata mpe ya buru mmadu itolu. Ndi olu naputa ka no olu ebe ahu dika otutu ugboala dakpunyere na yabu osimmiri. Onye Minister ulo olu aru Ike mpaghara Gujarat bu Rushikiesh Patal mere […]
Otu onye ọrụ nke United Nations peacekeeper abụrụla onye e gburu site na nkusu nke ndị oji egbe mere na mba Central African Republic. Nwa amadi ahụ bụ nwa afọ mba Zambia ka UN kwuru na ọ bụ n’ụbọchị Friday nke izu gara aga ka e gburu ya site n’aka otu isi ekwe ọnwụ sitere […]
Ndị uwe Kano State police command azọpụtala otu nwoke gbara afọ iri na itoolu bụ Ibrahim Abubakar bụ nwa afọ Adamawa state n’oge ọ rigoro elu ogige billboard dị mpaghara Ado Bayero bridge ma kwuo na chọrọ igbu onwe ya. Nwoke ahụ kwuru na ya ga-esi na ya bụ ebe matuo iji gbuo onwe ya […]
Onu ego ana ere akurungwa na mba UK nke afo a agbagola na percent ato na Uma ano n’ime onwa May gara aga. Yabu inflation,nke n’ egosi etu onu ego ana eregasi ihe si aga noro n’ onwa gara ria elu orji dika akurungwa nri ihe eji ebigasi n’ ulo nakwa onodu obibi ndu n’ […]
Aka n’ achi mba America bu President Donald Trump anorola na mbu kpo oku ka mba Iran kwusi agha ahu ha n’ ebu, dika okowara na ya ma ebe onye isi ala mba ahu no kama na ya agaghi egbu ya kita. Onye isi ala mba Iran bu Ayatollah Ali khamenei emela ka amata na […]
Ndị uweojii na Edo State anwuchiela otu nwoke gbara afọ iri atọ na atọ kwere maka ebubo na aka ya dị na ntọri atọrọ ma gbuo otu nwoke dị afọ iri ise na atọ enyere aha ya dika Henry Ohiengbonmwan. Onye mmekọrịta ohaneze nyere ndị uweojii na State ahụ bu CSP Moses Yamu mere ka […]
Ndị otu ndọrọndọrọ Labour Party LP akatọla oke ogbugbu ana egbu na Benue State ma kpọ ọkụ ka eme ngwa ngwa ziga ndị ọrụ nchekwa na mpaghara obodo dị iche iche ọdachi ahụ kacha emetụta na State ahụ. Ha kọwara ogbugbu ahụ na aga n’iru na State ahụ dika nke na enweghi isi, onye National […]