Latest Updates

Page: 5

Otu Ijaw National Congress INC ariola onye isi ala anyi bu president bola Ahmed tinubu ,ka onye nwa amadi ahu ji okwa FCT Minister bu Mazi Nyesom Wike ndumodu,banyere okwu okwuru megide agburu ijaw Mazi Nyelsom Wike ka ana ebo obubo na okwuru si, na umu afo ijaw bu ndi opekata mpe na ndi ogogo […]

Aka ndi nchekwa akporo CP -special assignment team nke Delta state police command, akpatala otu nwoke na nwunye ya enyere aha ha dika Mazi na odoziaku Joshua Bogbon Godwill, ndi nke bi na mpaghara Okpe local government Area nke state ahu, kwere maka ebubo na ha na atu mgbere egbe. Ndi nta akuko nwetara ozi […]

Commissioner ndi uwe oji ala anyi na Anambra state bu CP Ikioye Orutugu amaputala atumatu agu m akwukwo n’ efu n’ ogogo mahadum gara umu akwukwo ato kachasi mee nke oma na ule West African examination council WAEC bu nke ana akwadobe n’ odi n’ iru. CP Orutugu gakwara n’ iru gbape atumatu nke eji […]

Aka chiburu Rivers State n’oge gara aga ma bụrụ onye nọ ka ọ dị ugbu a dịka minister n’ahụ isi ọchịchị ala anyị bụ FCT bụ Nyesom Wike ekwuola ya sina ọ gaghị abụ ihe arụ na achituru aka na-achị Rivers State ugbua bụ Gov Siminalayi Fubara nọkwa ọrụ ya. N’okwu ya taa bụ Wednesday […]

Anọrọla taa bụ Wednesday gbochie Gov Siminalayi Fubara na-achị Rivers State ịbanye n’ogige Rivers State House of Assembly dina mpaghara Aba Road Portharcourt bụ ebe e kwuru na ndị omebe iwu na-akwado Nyesom Wike nọ na-enwe ọgbakọ ha. Gov Fubara ka e kwuru na o wuchiri n’ogige ahụ yana ụfọdụ ndị ọkwá ha gbagotere na […]

Dịka aga anọrọ n’abalị asatọ nke ọnwa Novemba n’afọ a were chịkọba ntụliaka governorship election na Anambra Steeti, ugo eberela na mgbagbu dịka otu ndọrọndọrọ All Progressives Congress yana ogbo ha bụ Labour Party na-eme ihe ike kwere ha iji chụpụ otu All Progressives Grand Alliance APGA nọkwa ọchịchị nke state ahụ. Ụlọrụ n’ahụ maka […]

Akpụpula Mrs loveth Helen Alo gbara afọ iri atọ na abụọ n’ihu ụlọ ikpe magistrate court dina council ime obodo Enugu North nke Enugu state maka ebubo na nwaanyị ahụ kwuru na ya goro ụlọ obibi akpọrọ duplex ọhụrụ nke nwere ọnụ ụlọ ise n’ogige WTC Estate dina Enugu state. Ọnụ na e kwuru ndị […]

Mba Israel amalitela agha mwakpo ozo gara mpaghara Gaza’s strip ma gbuo opekata mpe mmadu asato gunyekwara otu obere nwa. Ha nokwara n’ otu aka ahu ikpoghachite mmadu ise bu umu afo mba Lebanon ha jichiri ejichi ma me ka amata na ha ga enwe mkparita ububo banyere atumatu ha ga eji kewa okere ala […]

Ego utu isi ngwa ahia ahu president Donald Trump manyere n’ eru akuru ngwa steel nakwa nke aluminum bu ndi nke ana ebubata na mba America amalitela idi ire. Atumatu a bu nke ejiri bunie ego utu isi akuru ngwa ahia steal ana ebubata na mba US gbago na percent iri abuo na ise ma […]

Onye isi ala mba America bu President Donald Trump emela ka amata na ya nwere olile anya inwe nkparita ubobo nyere ogbo ya nke mba Russia bu president Vladimir Putin n’ ime mkpuru ubochi ole mo olen’ abia n’ iru, dika ndi olu nchekwa mba US n’ adi njikere ime njem gawa mpaghara Moscow n’ […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited