Azoputala Otu Nwoke Ideghi Mmiri Buru Na Ike Na Delta State
Written by admin on June 7, 2026
by Maduabuchi Onwe
Azoputala otu nwoke ideghi mmiri buru na aga na oke osimiri na ime obodo Okpanam nke dina Oshimili North Local government area na Delta State.
Akuko mere ka amata na yabu ideghi mmiri biara ngwa ngwa nnukwute mmiri nochara nwanne unya bu Friday, abali ise nke onwa June afo a bu 2026 wee zuo na yabu state.
Kosiladi, ndi huru ka yabu ihe siri mee na nkowa ha mekwara ka amata na obu site na amara chineke ka eji wee zoputa nwoke ahu na yabu ide mmiri, bukwanu nke ha kowara na oforo obere ka ori isi nwamadi ahu.
Na ikpazu ka ha doro aka na nti gara ndi mmadu ka ha kwachapuru onwe ha anya nke oma na state ahu okachasi na oge udu mmiri a anyi noo na ime ya.
Discover more from Owelle FM
Subscribe to get the latest posts sent to your email.