Latest Updates
Page: 2
by Moses Nnabuife Nwekwu Otu ndorondoro ndi ahu na ama ochichi Enugu State aka na iru nke gunyere: People’s Democratic Party PDP, Labour Party, Nigeria Democratic Congress NDC, nakwa Social Democratic Party SDP akpugala govt State a ulo ikpe Federal High Court, ngalaba ya nke isi obodo Enugu kwere maka imanye ego di otu nari […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Ulo olu Independent National Electoral Commission INEC akpoputala aha aka na achi Ekiti State ma buru onye ji okoloto otu ndorondoro All Progressives Congress APC zogharia okwa aka na achi State ahu na ntule aka ochichi Governorship election were onodu unya bu Saturday bu Gov Biodun Oyebanji dika onye turu ugo […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Govt etiti ala anyi emela ka amata na umu afo Nigeria kariri otu puku bina mba South Africa edenyego aha ha ka akpoghachite ha ala anyi a, dika yabu ochichi etiti kwere nkwa sina onweghi nwa afo obodo a gosiri mmasi isite South Africa naghachite aga agbaghapu na mba ahu. Na […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Ulo ikpe mba United Kingdom akabiela ikpe ma kwuputa nwaanyi ahu jiburu okwa Minister ala anyi huru maka mmanu petrol bu Odoziaku Diezani Alison-Madueke dika onye aka ya di ocha na ebubo di isii nke gbadochara ukwu na iri aka azu nakwa igba izu ekperima bukwanu nke ejiri noro kemgbe akpughari […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Ulo olu Independent National Electoral Commission INEC eweputala na ozuzu oke aha mmadụ asaa nakwa otu ndorondoro ha ga eji zoo okwa Senator na ntule aka ochichi ndaputa bu by-election ga ewere onodu na ogbonta vote Enugu North Senatorial District nwanne echi bu Saturday, abali iri abuo nke onwa a bu […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Onye isi ala mba United States of America bu President Donald Trump nakwa ogbo ya nke mba Iran bu President Masoud Pezeshkian ebinyela aka nkwekorita na ubobo udo nyere habu mba abuo. Nke a putara ihe taata bu Thursday na yabu mbinye aka were onodu site na usoro owa ozi. Yabu […]
by Maduabuchi Onwe Ndi mara nke ekwe kuru na ikoputa otubo ala akporo tomatoes na Nigeria ekwuputala na onu ego ana ere ya ga agbadata nke oma na onwa October afo a bu 2026. Nke a putara ihe site na ozi onye isi oche otu na ahu maka ndi na akoputa otubo ala na Nigeria […]
by Maduabuchi Onwe Onye nnukwute ukochukwu uka Anglican na okwa Bishop na elekota missionary diocese nke dina Oyo south bu Most Rev. Olufemi Familoni ekwuputala uzo kama aga eji wee gbuo nsogbu nke enweghi ezi nchekwa bukwanu nke juputara ebe nille na Nigeria. Familoni na nkowa ya gakwara na iru wee kpokuo government ogogo etiti […]
by Chika Nwazu Otu nwoke na anya ogbatumtum ụkwụ atọ bụ kẹkẹ napep bu onye sitere n’obodo Umuawa Alaocha dị na mpaghara Ohuhu, n’ime Umuahia North Local Government Area nke Abia State, bụ Maazị Dennis Izuchukwu Okechi, akọwala etu ndị otu Bandits sịrị tọrọ ya na otu nwanyị aha ya bụ Odoziaku Onyinyechi Ekechukwu banye […]
by Treasure Moses Ụmụ afọ Enugu State sitere na mpaghara Idodo dị na okpuru ọchịchị ime obodo Nkanu East, akwadola Gọvanọ Peter Ndubuisi Mbah ka ọ gaa n’ihu n’ọkwa ọchịchị nke ugboro abụọ ma nyekwa ya ego ruru nde naira iri ise (₦50,000,000) iji kwado mgbasa ozi ntuli aka ya ọzọ, n’ihi ihe ha kọwara […]