Latest Updates
Page: 3
Otu Nigerian Union of journalist NUJ bụ otu jikọtara ndị nta akụkọ n’ala anyị ngalaba ya nke Enugu state ekwupụta njikere ha dị ihoputa ndị isi ọhụrụ ga anyara ụgbọ ọchịchị nke ya bụ otu gaa n’ihu. Ha kwuru nkea dịka ha buchara ụkpa ekele bugara onyeisi oche nke ya bụ n’ala anyị bụ Comr […]
Ndi uwe oji mba turkey anwuchiela otu onye mayor mba Istanbul kwere maka nnyocha agwa nruru aka ana ebo ebubo n’otinyere aka. Nwoke a enyere aha ya dika Ekrem imamoglu ma buru onye n’amasa President Recep Tayyip Erdogan aka n’ iru ka ndi uwe oji anwuchiri n’ ututu tata bu Wednesday tinyekwara mmadu di otu […]
Onye isi ala mba Democratic Republic of Congo bu President Felix Tshiekedi nakwa ogbo ya nke mba Rwanda bu President Paul kagame akpola oku iwusagodu ngwa ogu ozugbo na mpaghara Eastern DR Congo dika ha nwechara mkparita ububo na Qatar. Nkea bu mkparita ububo mbu ndi isi ala abuo a n’ enwe kemgbe mba Rwanda […]
Onowu n’ okwa Prime Minister mba United Kingdom bu Sir Keir Starmer ekwuputala mmachi omachiri ego eji ebeletara ndi oria ogwugwo ma n’ akowa na ego ana emefu n’ atumatu ahu n’ ebizi ego ohaneze aka ojo. Mmachi a ochichi ya machiri elele a ndu oria nakwa ndi nwere nkwaru n’ erite bu unya bu […]
Mba Russia nakwa Ukraine amalitela nkwaso igbudu ohuru nke ha jiri gbarisia akuru ngwa arunyegasiri na mba ha di iche iche dika onye isi ala mba Russia juru inabata atumatu iwusagodu ngwa ogu mkpuru ubochi iri ato mba US kporo oku ya. Onye isi ala nke mba Ukraine bu President Volodymyr Zelensky mere ka amata […]
Otu ndorondoro People’s Democratic Party PDP agala na iru na inweta ihe mkpobi ukwu ozo dika osiri metuta etu ndi eji okoloto yabu otu ndorondoro roputa na okwa ochichi siri agbapugasi na otu ndorondoro a mana abanye na otu ndorondoro ndi ozo. Nke a putara ihe unya bu Tuesday dika mmadu abuo ndi omebe iwu […]
Aka na achi Ebonyi State bu Gov Francis Ogbonna Nwifuru enyela nchitugodu na okwa na udi amara dika Suspension gaara ndi Commissioners mmadu ato nona ochichi ya kwere maka abiaghi ogbako otu Ebonyi State Executive Council were onodu na obi govt ohuru State ahu dina Ochudo Centenary City, Abakaliki. Nke a putara ihe unya bu […]
Ulo nzuko omebe iwu Anambra State House of Assembly ekwuputala ezi onodu ntukwasa obi gaara aka na achi State ahu bu Gov Charles Chukwuma Solodu maka ihe ha kowara dika ezi ochichi ochigoro na ime afo ato omalitere olu. Nke a putara ihe na Awka bu isi obodo Anambra State site na okwu onu na […]
Ndị uwe ojii na Imo State nke onyeisi ha bụ CP Aboki Danjuma azọbanyela ụkwụ ha na esemokwu ahụ malitere ịrị ibe ya elu n’etiti ụlọrụ Sterling Global yana ụmụ afọ obodo Obitti nke dina council ime obodo Ohaji Egbema nke dina Imo State. Esemokwu malitere ozugbo ndị ntorobịa nke ime obodo ahụ nuputachara n’igwe […]