Onye Isi Ala Mba America Na Ogbo Ya Nke Mba Iran Ebinyela Aka Nkwekorita Udo

Written by on June 18, 2026

by Moses Nnabuife Nwekwu

Onye isi ala mba United States of America bu President Donald Trump nakwa ogbo ya nke mba Iran bu President Masoud Pezeshkian ebinyela aka nkwekorita na ubobo udo nyere habu mba abuo.

Nke a putara ihe taata bu Thursday na yabu mbinye aka were onodu site na usoro owa ozi.

Yabu mbinye aka ka akowara na obu iweta ya na isi njedebe bu agha tasuru kemgbe abali iri abuo na asato nke onwa February na etiti habu mba abuo.

Na okwu ha ka mba Pakistan noro na isi nkwekorita udo a kowara na omalitego idi ire ozugbo, ebe ndi ochichi sitere mba America kwuputara na nkwekorita a gunyere na mba Iran agaghi aruputa ma obu gote ngwa ogu ogwuru mba bu nuclear weapon gunyekwara na nke a ewetago agha ahu na ada na isi njedebe ma mepegharia owara ikpere mmiri Strait of Hormuz.


Discover more from Owelle FM

Subscribe to get the latest posts sent to your email.


Reader's opinions

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *



Current track

Title

Artist

Discover more from Owelle FM

Subscribe now to keep reading and get access to the full archive.

Continue reading

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited