News
Page: 3
by Treasure Moses Nwa amadi ahu jitopuru okwa onye isi oche otu ndorondoro People’s Democratic Party PDP na Enugu State bu Dr Martins Chukwunweike eturula ugo dika onye isi oche ohuru otu ndorondoro All Progressives Congress APC na State a. Nke a putara ihe na ubochi Tuesday na ogbako nroputa akporo Elective Congress otu ndorondoro […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Ndi uwe oji ala anyi na Ebonyi State emela ka amata na obu eziokwu bu ntori atoro umuaka ato bucha umunne site na aka onye kwatara ohuru na ebe obibi ha dina obodo akporo Nwezenyi nke Igbeagu na Izzi LGA na State ahu. Nke a putara ihe na ozuzu oke ya […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Govt etiti ala anyi amalitela na ozuzu oke itinye na olu nakwa nkuzi nyere ohaneze banyere mmachi ahu amachiri mmanya na aba na anya ekechiri na ngwugwu nakwa nke obere ololo na udi akporo sachet and small bottle alcoholic beverages na mpaghara niile nke ala anyi a. Nke a putara ihe […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Aka na achi Rivers State bu Gov Siminalayi Fubara akpolitela ndi Commissioners ohuru ma ziga aha ha na ulo nzuko omebe iwu State ahu maka nnyocha na nkwado ha dika osiri di na iwu na achi ala anyi. Nke a putara ihe taata bu Tuesday na Port Harcourt site na ozi […]
by Maduabuchi Onwe Ihe mberede oku ogbugba mere na ogige ahia amara dika Mile six market dina Jalingo bu isi obodo Taraba state atapiala akuluba ndi mmadu kariri nde kwuru nde naria. Yabu ihe mberede oku ogbugba bukwanu nke repiara ngwa ahia otutu ndi mmadu na state ahu ka ozi mere ka amata na otasuru […]
by Maduabuchi Onwe Ulo olu ala anyi na ebu agha emegide nje Human Immunodeficiency Virus HIV nakwa nna ya ukwu bu Acquired Immune Deficiency Syndrome AIDS amara dika National Agency for the Control of AIDS NACA emela ka amata na ndi nwere nje HIV na Nigeria ka aga enye ogwu mgbochi amara dika Lenacapavir na […]
by Maduabuchi Onwe Ulo ikpe Anambra state High court nke ji Awka bu isi obodo state ahu wee mere isi onodu atuola otu onye dibia odinala enyere aha ya dika Chidozie Nwangwu amara nke oma dika Akwaokuko Tiwara Aki nga onwa iri na otu zuru oke na yabu state. Akwaokuko Tiwara Aki ka ozi gakwara […]
by Maduabuchi Onwe Government Ebonyi state ekposala otu ahu jikotara ndi na-azu ahia ewu na Onueke bu isi obodo Ezza South LGA amara dika Ezza North and Ezza South Goat Dealers Association nke State ahu. Nke a bu n’ihi nghotaghe nke ndoro ndoro ochichi tinyekwara ebubo nruru aka ego batara n’ime yabu otu Nwa amadi […]
by Chidimma Kama Ndi Presidents General obodo di ichiche enwere na Aninri LGA nke Enugu State ekwuputala nkwado ha gaara ochichi Gov Peter Ndubuisi Mbah na achi State a okachasi dika osiri megide ngaghari iwe anoro na odi nso a mee megide okwa onye isi oche okpuru ochichi ahu. Na okwu ogwara ndi nta akuko […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Aka ndi uwe ojii ala anyi na Ondo State akpatala mmadụ isii ana enyoenyo na agwa ekperima iji aka mee onwe ha ndi ukochukwu mana egwu ndi mmadu ojoro olu ebube na udi akporo Fake Miracle Scam na State ahu. Na ozi onyefere ndi nta akuko unya bu Thursday na ogige […]