Mba china adola aka na nti gara mbugo ego utu isi ngwa ahia ahu Donald Trump bugoro.
Written by Onyinye on April 16, 2025
Mba China adola aka na nti gara mbugo ego utu isi ngwa ahia ahu Donald Trump bugoro , dika nke malitegoro ibughari onodu akuluba gagbo na percent ise na uma ano n’ ime onwa nke afor obula.
Ozi kowara na onu ogugu ndi a gafere ihe aturu anya kama na nguko a bu nke enwatara tupu mba US ebugoro mba china utu isi ngwa ahia nke ha malite na percent iri gbago na percent otu nari na iri ano na ise.
N’ aka nke ha ka mba china jiri megwanata site n’ iji percent otu nari na iri abuo na ise bugoro mba US utu isi ngwa ahia ha obula n’ abata na mba china.
Onye isi ala mba China bu President Xi Jumping no na mba Malaysia ugbua dika njem nneru anya gara mpaghara South Asia maka ezi udo mmekorita azu m ahia.
N’ izu uka gara aga ka onye isi ala mba America bu Donald Trump noro kwuputa abali iri itolu iji nkwusagodu utu isi ohuru ahu nyere mba nile ma ewezuga mba china.
Discover more from Owelle FM
Subscribe to get the latest posts sent to your email.