News adminFebruary 10, 20250 Ngagharị kpụ ọkụ n’ọnụ atasuola na mba Slovakia bụ ndị na-ekwu na onye ji ọkwa prime minister obodo ga akwụsịriri ọrụ kworo ukwu ọ dọnyere mba Russia Imirikiti ndị mmadụ kariri puku iri enuputala n’igwe n’okporo ụzọ niile enwere na mba Slovakia were na esi ọnwụ... Read More! 2 Min Read
Latest Updates News adminFebruary 10, 20250 Onye mbụ chịrị mba Namibia ma soro na ndị lụrụ ọgụ maka mnwere onwe obodo ahụ anwụọla ka ọ gbachara afọ iri itoolu na ise. Onyeisi ala mbụ nke mba Namibia bụ Sam Nujoma azala oku chi ya kpọrọ ya ka ọ gbachara afọ... Read More! 2 Min Read
News adminFebruary 7, 20250 NWE NKWANYERE UGWU NYERE UKPORO IWU KA PANDEF, URHOBO NA AGWA NDI AGHA NIGERIA MAKA OBODO OKUAMA Otu ahu jikoro mpaghara Niger Delta amara dika Pan Niger Delta Forum PANDEF nakwa otu jikoro ndi ndu agburu... Read More! 1 Min Read
News adminDecember 12, 20240 ZEERE MPAGHARA ALA IGBO KA OTU IPOB NA AGWA NDI EKPERIMA MAKA MMEME CHRISTMAS, AFO OHURU Otu ahu nona isi ugbo izo maka Biafra dika mba kwuru na onwe ya bu Indigenous People of Biafra... Read More! 1 Min Read
News adminDecember 12, 20240 NDI UWE OJI EMELA MKPOCHA NA NZACHA MEGIDE NDI ISI EKWE ONWU NA ENUGU STATE MAKA MMEME CHRISTMAS, AFO OHURU Ndi uwe oji ala anyi na Enugu State ebuola agha di egwu buso ndi ekperima putara imekpa ndi mmadu... Read More! 4 Min Read
News adminDecember 12, 20240 GBA MBO HUNA ACHOPUTARA ONYE CORP MEMBER AHU NA EFU EFU KA NYSC DG NA AGWA OBODO DINA RIVERS STATE Onye Director General nyere nyere ulo olu National Youth Service Corps NYSC bu Brig Gen YD Ahmed akpola oku... Read More! 2 Min Read