President Donald Trump ezutela aka n’ achi mba Syria na mba Saudi Arabia.

Written by on May 14, 2025

Aka n’ achi mba America bu President Donald Trump anorola n’ otutu tata zute nwa amadi ahu jigodu okwa onye isi ala mba Syria bu President Ahmed Al Sharaa na mba Saudi Arabia.

Yabu obere nzuko ha nwere n’ abia dika mba US weputara mmachi ndi ahu ha nyere mba Syria. Dika trump mere ka amata na nzo m ukwu a bu iji nye ha ohere nke mbawanye.

Ndi nta akuko nwetara ozi,na tupu onwa December gara, na mba US nyefere ego di nde dollar iri maka mnwuchi anwuchiri Al Sharaa.

Dika nzuko a n’ abia n’ isi njedebe n’ ututu tata, president Donald Trump ga azopuzi ukwu njem gawa Qatar maka njem nkpoturu abali ano gara mpaghara middle East.

K’ osiladi, Trump na okpara Eze mba Saudi Arabia bu prince Mohamed bin Salman noro unya bu Tuesday binye aka nkwekorita n’ ego di ijeri Dollar otu nari na iri ano na abuo.


Discover more from Owelle FM

Subscribe to get the latest posts sent to your email.


Reader's opinions

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *



Current track

Title

Artist

Discover more from Owelle FM

Subscribe now to keep reading and get access to the full archive.

Continue reading

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited